Echiche nke Mmakọ Ewumewu Obibi Mwepụta Ọhụrụ: Ọrịre Ewumewu Obibi Dị Mfe: Mmakọ Ewumewu Obibi: ... ewumewu obibi mwepụta ọ


LOOKING TO PLACE A BULK ORDER?CLICK HERE

Piracy-free
Piracy-free
Assured Quality
Assured Quality
Secure Transactions
Secure Transactions
Fast Delivery
Fast Delivery
Sustainably Printed
Sustainably Printed
Delivery Options
Please enter pincode to check delivery time.
*COD & Shipping Charges may apply on certain items.
Review final details at checkout.

About The Book

Akwụkwọ a na akọwa echiche mgbanwe ọhụrụ maka ebe mmakọ ewumewu obibi na gburugburu ụwa (ngwa) nwere mgbakọta nke ọrịre ahịa enwere ike ịnwetanwu (Ijeri Dollar) nke a na agwakọta na ngwanrọ ndị nnọchite ewumewu obibi gụnyere nnyocha ewumewu obibi (Ọrịre Trillion Dollar dị ike ịmepụta).Nke a pụtara na ewumewu obibi nke ebe obibi na nke azụmahịa ma nke onye nwe ya bi ma ọ bụ gbaziri na enwere ike ịre ya nụzọ dị mma yana nụzọ na agaghị egbu oge. Ọ bụ ọdịnihu nke ọrịre ewumewu obibi mwepụta ọhụrụ na nke ọkachamara maka ndị nnọchite ewumewu obibi niile yana ndị nwe akụ. Mmakọ ewumewu obibi na arụ ọrụ nimirikiti obodo niile ma nofe mba ndị ọzọ.Kama iwete akụ nihu onye chọrọ ịme nzụta ma ọ bụ onye chọrọ ịme mgbaziri iji ebe mmakọ ewumewu obibi enwere ike ịkwalite (chọọ profaịlụ) ndị chọrọ ịme nzụta ma ọ bụ mgbaziri wee makọọ ma jikọọ ha nakụ ndị enyere sitere na ndị nnọchite anya ewumewu obibi.
downArrow

Details