*COD & Shipping Charges may apply on certain items.
Review final details at checkout.
₹1081
₹1664
35% OFF
Paperback
All inclusive*
Qty:
1
About The Book
Description
Author
Akw?kw? Nkea Bu Maka Ego. Edere M Ya Ka Iwee G?a Ya Were Kwa Ndum?du Di Nime Ya L?a ?lu. ?chich?m Bu Ka Inweta Aku Na Uba Ri Nne. ?b?r? Na ?bughi Otua Agaghi M Etufu Ogem Nihi Na Ogem Bu Ihe Di Oke ?n? Ahia. Ach?tara M Na Oge M? Na Gi Di Nkpumkpu N'Elu ?wa. Oge Nke Na-Agafe Adighi Aloghachi; Nihi Na ?pughi Il?ghachi. ?b? Ihe Kwesiri Ekwesi Ka Iwere Ogea Di Ntakiri L?a ?l? Diri Gi Bu ?l? Buru Ibu Na ?l? Di Itu-N'Anya. ?b?r? Na Ip?ghi Ime Otua Oge Ahu Bu Nani Ihe Efu. ?bughi Nzube M Ka Id?gbue Onwe Gi N'?l? N'Efu. Ihe Mwute Ka ?bu Na ?t?t? Mmadu Bu Ndi-Oru N'Ebe Aku Na ?ba Di. Tule Okwua N'Obi Gi Kwa ?b?chi Tumadu N'Ututu Mgbe Itetara N'?ra. Tule Ya N'Oge Ina-Eje Il?r? Ndi-?z? ?l?.