Ije Ego
Multiple Languages

About The Book

Akw?kw? nkea bu maka ego. Edere m ya ka iwee g?a ya were kwa ndum?du di nime ya l?a ?lu. ?chich?m bu ka inweta aku na uba ri nne. ?b?r? na ?bughi otua agaghi m etufu ogem nihi na ogem bu ihe di oke ?n? ahia. Ach?tara m na oge m? na gi di nkpumkpu n'elu ?wa. Oge nke na-agafe adighi aloghachi; nihi na ?pughi il?ghachi. ?b? ihe kwesiri ekwesi ka iwere ogea di ntakiri l?a ?l? diri gi bu ?l? buru ibu na ?l? di itu-n'anya. ?b?r? na ip?ghi ime otua oge ahu bu nani ihe efu. ?bughi nzube m ka id?gbue onwe gi n'?l? n'efu. Ihe mwute ka ?bu na ?t?t? mmadu bu ndi-oru n'ebe aku na ?ba di. Tule okwua n'obi gi kwa ?b?chi tumadu n'ututu mgbe itetara n'?ra. Tule ya n'oge ina-eje il?r? ndi-?z? ?l?.
Piracy-free
Piracy-free
Assured Quality
Assured Quality
Secure Transactions
Secure Transactions
Delivery Options
Please enter pincode to check delivery time.
*COD & Shipping Charges may apply on certain items.
Review final details at checkout.
downArrow

Details


LOOKING TO PLACE A BULK ORDER?CLICK HERE