*COD & Shipping Charges may apply on certain items.
Review final details at checkout.
₹1260
₹1331
5% OFF
Hardback
All inclusive*
Qty:
1
About The Book
Description
Author
Akụkọ Baịbụlụ dị nakwụkwọ onyonyo a ga-enyere ụmụntakịrị aka ịcheta na agbanyeghị ihe ọbụla na-eme na ndụ ha Chineke na-elekọta ha na-echebekwe ha mgbe niile; ma nụtụtụ ma nabalị. Ike anaghị a gwụụ Chineke; Ọ naghị ehi ụra. Chineke maazuru ihe niile ga-eme nọdịnihụ. Ọ naghị a gbanwe agbanwe Ọ na-emezu nkwa Ya niile.