*COD & Shipping Charges may apply on certain items.
Review final details at checkout.
₹2111
₹2373
11% OFF
Hardback
All inclusive*
Qty:
1
About The Book
Description
Author
Celesse the healer cat is a highly respected member of the neighborhood. As the mistresss favorite cat she spends lazy days in the warmth of the house. One snowy night a mother hare rushes in desperate for help. Reluctantly the healer cat travels with her through a nighttime snowstorm and biting cold winds. In a dark forest Celesse comes face-to-face with a scary surprise and is forced to gather her powers for the first time in a while. --- Ikwugide na onyinye ya Celesse Nwa mba nke na agwo oria bu onye a na akwanyere ugwu na ebe di elu nime obodo Umu Anumanu nke Matron. Otu ihe kacha na masi onwere bu ino nime ulo ya ma nenwe kwa anuri site nokpomoku na adi nime ulo ya obuladi na mgbe oyii. Na otu-ntabi anya Nne-ewi batara nike na ario enyemaka ya. O nagidere omume anughi oku na obi nke nwa mba kporo ya ga abali nile netiti mkpuru mmiri na oke oyi na ebute oria Cessele were ujo bia ihu na ihu noke-ihe iju-any ma were kwa ike onwere guzogide. Mgbe ogologo abali na njem ya gachara anyanwu chawaputa o mere ka obi Nwamba ahu di obere oku na nnukwu ohia ahu.